Education resource centre


HAUSA LANGUAGE L2 SECOND TERM ZANGO NA BIU AJI UKU



Yüklə 1,25 Mb.
səhifə5/16
tarix28.07.2018
ölçüsü1,25 Mb.
#60921
1   2   3   4   5   6   7   8   9   ...   16

HAUSA LANGUAGE L2 SECOND TERM
ZANGO NA BIU AJI UKU


MAKO

BATU/KUMSHIYA

AYYUKA

1

HARSHE:

Ma’anar fassara da rabe-rabenta






2

HARSHE:

Fassara Ƙalmomin turanci zuwa hausa. Misali-fassara Ƙananan jinloli da gajerun labarari.






3

ADABI:

Wayar da kai game da ciwon sida (hiv), da shan miyagun kwayoyi.






4

HARSHE:

Kara Ƙarfafa bayani kan auna fahimta






5

HARSHE:

Koyar da Ƙalmomi tare da Ƙishiyoninsu.misali-rayuwa-mutuwa, zauna-tashi d.s.






6

AL’ADA:

Abincin hausawa (ganyayen da hausawa keci) misali-zogale, rama, dinkin, kauci, yadiya, alayyahu d.s.






7

AL’ADA:

Ma’anar sana’a da rabe-rabenta (ta mata da ta maza)






8

AL’ADA:

Bayani kan sana’ar noma da kiwo






9

AL’ADA:

Bayani a kan Ƙira da wanzanci






10

AL’ADA:

Bayani kan sana’ar fawa da su.







11

Bita/maimaita aikin baya




12

Jarabawa.




HAUSA LANGUAGE L2 THIRD TERM
ZANGO NA UKU AJI UKU


MAKO

BATU/KUMSHIYA

AYYUKA

1

ADABI:

Manar rubutaccen adabi da ire-irensa misali-rubutun zube; wasan ƘwaiƘwayo, rubutattun waƘoƘi).






2

ADABI:

Ci gaba da bayani adabi.






3

AL’ADA:

Ma’anar maganin gargajiya da ire-irensa. misali-turare, shafi, sake-safi, sabara, dauri, d.s.






4

HARSHE:

Fassara Ƙananan Ƙalmomi







5

Bitar aikin. zangon karatu na ɗaya da na biyu.




6

Bitar aikin zango karatu na uku.





ASỤSỤ IGBO (L1)

JSS 3 TAM NKE MBỤ

IZUỤKA

1.

2.



3.

4.

5.



6.

7.

8.



9.

10.


11.

12

13.



14.

ISIOKWU / NDỊNISIOKWU

ỌNỤỌGỤGỤ (0-1000)

1. Ịgụ ọnụọgụgụ (0-5000)

2. Ịgụ ọnụ ọgụgụ na-agarirị

(501-1000)



OMENALA

a) Nkọwa Omenala

b) Ịgụ nwa aha na ndị o metụtara

c) Ịhụ nwata eze na ndị o metụtara

d) Mgbanwe na-abatagasị

n’omenala ndị a



AGỤMAGỤ: ỊGỤ IDUUAZỊ A HỌPỤTARA

a) Nkọwa odee akwụkwo, isiokwu,

ndị nisiokwu akụkọ ya

b) Ọgụgụ akwụkwọ iduuazị

c) Nkọwa mkpụruokwu na okwu

ọhụrụ batara n’ihe a gụrụ



OMENALA

A i) Nkọwa Omenala

ii) Ile ọbịa na mkpọpụta ihe ndị

ụfọdụ ndị Igbo ji ele ọbịa. Ya

bụ ihe ndị na- anọchi anya ọjị.

B) Ọmụmụ ilu na nkọwa ilu ụfọdụ

dị mfe.

AGỤMAGỤ: IDUUAZỊ

1. Ọgụgụ akwụkwọ Iduuazị a

họpụtara

2. Nkọwa usoro okwu na okwu

ọhụrụ ndị bata n’ihe a gụrụ

3. Ntụle agwa ndị gbara elu

n’iduuazị

4. Nchịkọta akwụkwọ ejije na ihe

mmụta sitere n’akụkọ

NSOROEDIDE

a) Nkọwa na ọmụmụ iwu

ndakọrịta ụdaume

b) Iwu nsụpe dịka o metụtara

ndekọ na ndesa mkpụrụokwu

c) Ndepụta mkpụrụokwu ndị

nwere ndakorịta na ndị dara

n’iwu ndakọrịtaụdaume



NSOROEDIDE

a) Ọrụ “na” na-arụ n’ahịrị-

okwu dịka mbuụzọ, nnye-

makangwaa, njikọ na isingwaa.

b) Nkụzi “na” dịka Njikọ

c) Inyegasị ọmụmaatụ ha

n’ahịrịokwu

ỤTỌASUSỤ

i. Ọmụmụ “na” dịka mbuụzọ

ii. Inyegasị ọmụmaatụ ha

ỤTỌASỤSỤ

a) Ọmụmụ “na” dịka isingwaa

b) Ọmụmụ “na” dịka

nnyemaka ngwaa

c) Iwepụtagasị ọmụmaatụ ha

A. IBI N’UDO

a) Nkọwa ihe bụ ibi n’udo

b) Ụzọ dị iche iche e si ebi

n’udo


c) Uru na Ọghọm dị n’ibi n’udo

B. MPỤ ULE

a) Nkọwa ihe bụ mpụ ule

b) Ụzọ dị iche iche e si eme

mpụ ule


c) Ọghọm dị n’ime mpụ ule.

d) NRỤRỊTAỤKA: Olee ndị a ga-aka ata uta gbasara mpụ ule. Ọ bụ ndị nne na nna ka ọ bụ ụmụakwụkwọ?



AGỤMAGỤ: IDUUAZỊ

1. Ọgụgụ iduuazị

2. Nchịkọta isiokwu na ndịnisiokwu

akụkọ


3. Nkọwa ihe mmụta dị n’akụkọ

4. Ntụle agwa ndị batara n’akụkọ

4. Omenala Igbo ndị batara

n’akụkọ


MMỤGHARỊ IHE A KỤZIRI

ULE

MMECHI

IHE OMUME NA NGWA NKỤZI

IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME:

1. Ịgụ ọnụọgụgụ

2. Ịdepụta ọnụọgụgụ

3. Ịrụgosi ọnụọgụgụ



NGWA NKỤZỊ

Akwụkwọ ọgụgụ, kaadị mgbubam, mkpụrụokute, dgz.



IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

1. Ige ntị

2. Ikwu ihe gbasara omenala ndị e

depụtara


3. Ikwu ihe a na-emegasị n’omenala

ndị a


4. Ịkowa mgbanwe batarala

n’omenala



NGWA NKỤZI:

Eserese/foto, akwụkwọ ọgụgụ, tepụrekọda, redio, tiivii na ihe ndị ọzọ dabara adaba



IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

1. Ige ntị

2. Ịgụ akwụkwọ iduaazị a họpụtara

3. Inye nkọwa mkpụrụokwu na okwu

ọhụrụ ndị batara n’ihe ha gụrụ

NGWA NKỤZI

Akwụkwọ Iduuazị a họpụtara



IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

1. Ige ntị

2. Ikwu ihe banyere ile ọbịa

3. Ịkpọsịta ihe ụfọdụ ha na-ahụ e ji

eme ọjị / ele ọbịa

4. Ikwu ilu Igbo ndị ha maara na

nkọwa ha

NGWA NKỤZỊ:

Akwụkwọ ọgụgụ, foto/eserese

na-egosi ọjị na ụmụ ihe oriri ndị e ji anọchite anya ọjị na ihe oriri ndị ahụ n’onwe ha

IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

1. Ịgụ akwụkwọ a họpụtara

2. Ịkọwa okwu ọhụrụ batara n’ihe ha

gụrụ


3. Ịjụ na ịza ajụjụ

NGWA NKỤZI

Akwụkwọ iduuazị a họpụtara



IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

1. Ige nti,

2. Inye ọmụmaatụ okwu nwere

ndakorịta ụdaume

3. Ndepụta ụfọdụ mkpụrụokwu a

na-edekọ ọnụ na nke a na-edesa

edesa

NGWA NKỤZỊ:

Akwụkwọ ọgụgụ, chaatị ụdaume, kaadị mgbubam (flash card)



IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

1. Ige ntị

2. Ịkọwapụta ọrụ “na” n-arụ n’ahịrịokwu

3. Igosipụta ebe “na” na-arụ ọrụ di iche

iche

5. Imebe ahịrịowku iji gosiputa ‘”na”



dịka njikọ

NGWA NKỤZI

Kaadị mgbubam, akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, chaatị, dgz.



IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

1. Ige ntị

2. Ịrụgosị ebe “na” na-arụ ọrụ dịka

mbuụzọ


3. Inye ọmumaatụ ha gasị

NGWA NKỤZI

Kaadị mgbubam, akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, chaatị, dgz.



IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

1. Ige ntị

2. Ịrụgosị ebe “na” na-arụ ọrụ dịka

Isingwaa na nnyemaka ngwaa

3. Inye ọmụmaatu nke ha

NGWA NKỤZI

Kaadị mgbubam, akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, chaatị, dgz.



IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

1. Ịkọwa ibin’udo na mpụ ule

2. Ikwupụta ọtụtụ ụzọ e si ebi n’udo

3. Ikwu uru na ọghọm dị n’ibi n’udo

4. Ịkpọsita ụzọ e si eme mpụ ule

5. Idepụta uru na ọghọm mpụ ule

6. Ikwupụta ndị a ga-ata ụta site n’iji okwu dị omimi were kwado isiowu.

NGWA NKỤZI

Tepụrekọda, akwụkwọ ọgụgụ, eserese, ụmụaka n’onwe ha



IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

1. Ige ntị

2. Ikwu ihe ha mụtara n’iduuazị ha

gụrụ


3. Ịkọ agwa ndị masịrị ha na ndị

amasịghị ha. Ihe kpatara nke a.

4. Ịkpọsịta omenala ndị batara

n’iduaazị



NGWA NKỤZI

Akwụkwọ iduuazị a họpụtara



ASỤSỤ IGBO (L1)

JSS 3 TAM NKE ABỤỌ

IZUỤKA

1.

2.



3.

4.

5.



6.

7.

8.



9.

10.


11.

12


ISIOKWU/NDỊNISIOKWU

AGỤMAGỤ: ABỤ EDEREDE

a) Ịkọwa odee abụ na akwụkwọ

abụ ya

b) Ọgụgụ abụ abụọ ndị a họpụtara



c) Ntụle abụ, isiokwu, asụsụ nka na

ihe abụ na- akọ maka ya na

nkenke

d) Ịkọwa ihe mmụta dị n’abụ



e) Nkọwa okwu ọhụrụ ndị batara

n’abụ


ỌGWỤ

a) Nkọwa ihe bụ ọgwụ

b) Onye kwesiri inye ọgwụ

c) Ebe e kwesiri ịzụta ọgwụ

d) Mgbe e kwesiri ịnụ ọgwụ

e) Nsogbu dị n’ịzụ na ịṅụ ọgwụ

f) Ịnụ ogwụ aghara aghara na

ọghọm ya


AGỤMAGỤ: ABỤ EDEREDE

a. Ọgụgụ abụ abụọ a họpụtara

b. Ntụle abụ, isiokwu/ ihe abụ

na-akọ maka ya na asụsụ nka

c. Nkọwa ihe mmụta dị n’abụ

d. Itụle asụsụ nka ndị batara n’abụ

e. Nkọwa okwu ọhụrụ batara na ha

NKEBIOKWU

a) Nkọwa nkebiokwu

b) Ụdị nkebiokwu dị iche iche

dịka: nkeaha, kenkọwa,

nkembuụzọ na nkenrụaka

c) Mmebe ahịrịokwu ndị nwere

nkebiokwu.

EDEMEDE KỌMPOZISHỌN

a) Nkọwa edemede kompozishọn

b) Nhazi ya

c) Ide otu edemede nkọwa



NKEBIOKWU

a) Nkọwa nkebiokwu

b) Ọmụmụ nkebiokwu keaha

c) Ọmụmụ nkebiokwu kenkọwaha

d) Ọmụmaatụ gasị n’ahịrịokwu

NKEBIOKWU

a) Ọmụmụ nkebiokwu kenrụaka

b) Ọmụmụ nkebiokwu kembuụzọ

c) Ọmụmaatụ ha gasị n’ahịrịokwu



AGỤMAGỤ: ABỤ EDEREDE

a) Ọgụgụ akwụkwọ abụ abụọ a

họpụtara

b. Ntụle abụ, isiokwu/ ihe abụ

na-akọ maka ya na asụsụ nka

c. Nkọwa ihe mmụta dị n’abụ

d. Nkọwa okwu ọhụrụ batara na ha

AGỤMAGỤ

Ngụgharị akwụkwọ abụ ndị a họpụtara na nchịkọta ha.



EDEMEDE

1. Nkọwa edemede

2. Edemede dị iche iche

i) Leta nke onye

ii) Leta anamachọihe

iii) Edemede mkparịtaụka



MMỤGHARỊ IHE A KỤZIRI

ULE/MMECHI

IHE OMUME NA NGWA NKỤZI

IHE ỤMỤAKWỤKWO GA-EME:

1. Ịgụ abụ a họpụtara

2. Ịkọwa isiokwu na asụsụ nka

ndị pụtara n’abụ

3. Ikwu ihe ha mụtara n’abụ ndị

ha gụrụ


NGWA NKỤZỊ

Akwụkwọ abụ a họpụtara



IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME:

1. Ịkọwa ihe ọgwụ bụ

2. Ikwu nsogbu na-adapụta

n’ịzụ/ịṅụ ọgwụike

3. Idepụta ọghọm atọ na-adị

n’ịṅụ ọgwụ aghara aghara



NGWA NKỤZI

Akwụkwọ ọgụgụ, eserese, ọgwụ dị iche iche, tepụrekọda, dgz.



IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

1. Ịgupụta abụ

2.Ikwu isiokwu abụ na asụsụ

nka


3. Ide na nkenke ihe abụ na-akọ

maka ya


4. Idepụta ihe mmụta abụọ dị

n’abụ ndị ha gụrụ.



NGWA NKỤZI:

Akwụkwọ abụ a họpụtara



IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

1. Ige ntị

2. Ịkowa ihe bụ nkebiokwu

3. Imebe ahịrịokwu ndị nwere

nkebiokwu

4. Ịgosiputa nkebiokwu n’ahịrị- okwu



NGWA NKỤZỊ:

Akwụkwọ ọgụgụ, kaadị mgbubam, ụgbọ ojii, flanelgraf chaatị, dgz.



IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

1. Ịkparịtaụka maka edemede

kọmpozishọn

2. Ikwu ka e si ahazi edemede kompozishọn



NGWA NKỤZỊ:

Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii



IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

1.Ige ntị

2.Ịkọwa maka nkebiokwu keaha

na kenkọwaha

3. Inye ọmụmatụ ha gasị

4. Igosipụta ha n’ahịrịokwu

5. Imebe ahịrịokwu nwere

nkebiokwu



NGWA NKỤZI

Eserese, kaadị mgbubam, flanelgraf chaatị, dgz

IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

1. Ịkọwa nkebiokwu kenrụaka

nke mbuụzọ

2. Inye ọmụmaatụ nke ọ bụla

3. Ịjụ na ịza ajụjụ

NGWA NKỤZI

Akwụkwọ ọgụgụ, kaadị mgbubam, ụgbọ ojii, dgz.



IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

1. Ịgụpụta abụ a họpụtara

2. Ikwu uche ha banyere abụ ha

gụrụ


3. Ikwu isiokwu abụ na ihe abụ

na-akụzi


NGWA NKỤZI

Akwụkwọ abụ a họpụtara.



IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

1. Ịgụpụta abụ a họpụtara

2. Ikwu uche ha banyere abụ ndị

ha gụrụ


4. Ịkọwa okwu ọhụrụ ndị

pụtara n’abụ



NGWA NKỤZI

Akwụkwọ abụ a họpụtara.



IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

1. Ige ntị

2. Ịkpọsịta ụdị edemede ndị e

nwegasịrị

3. Idepụta edemede n’ụdị

edemede nke ọ bụla



NGWA NKỤZI

Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, tepụ rekọda, dgz.




ASỤSỤ IGBO (L1)

JSS 3 TAM NKE ATỌ

IZUỤKA

1.

2.



3.

4.

5.



6.

7


ISIOKWU / NDỊNISIOKWU

AGỤMAGỤ: EJIJE EDEREDE

1. Ọgụgụ akwụkwọ ejije a họpụtara

2. Ntụle odee ejije, ihe ejije

na-akọ maka ya na asụsụ nka

odee

c) Ọgụgụ akwụkwọ ejije



d) Nkọwa okwu ọhụrụ batara n’ejije

OMENALA

a) Ile ọmụgwọ

b) Ibi ugwu

OMENALA na-agarịrị

a) Iri ji ọhụrụ

b) Ịwa ọjị

AGỤMAGỤ: Ejije ederede

i) Ọgụgụ akwụkwọ ejije a họpụtara

ii) Nkọwa usoro okwu na okwu

ọhụrụ ndị batara n’ihe a gụrụ



ỤTỌASỤSỤ: NKEBIAHỊRỊOKWU

i) Nkọwa ihe bụ nkebiahịrịokwu

ii) Ụdị nkebiahịrịokwu dị iche iche

iii) Ọmụmụ nkebiahịrị keaha na

izipụta ya n’ahịrịokwu

ỤTỌASỤSỤ:

i) Nkebiahịrị kenkọwa

ii) Izipụta nkebiahịrị kenkọwa

n’ahịrịokwu

iii) Nkebiahịrị kembuụzọ na

nzipụta ha n’ahịrịokwu



AGỤMAGỤ: EJIJE EDEREDE

1. Ọgụgụ ejije a họpụtara

2. Nchịkọta akwụkwọ ejije a gụrụ

3. Ntụle agwa ndị kara pụta ihe

n’ejije

4. Nchịkọta akwụkwọ ejije na ihe

mmụta sitere n’ejije

ULE


IHE OMUME NA NGWA NKỤZI

IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

1. Ịgụ akwụkwọ ejije a họpụtara

2. Ikwu aha ode, ebe a mụrụ ya,

Isiokwu akụkọ ya na asụsụ nka

ndị o webatara n’akụkọ ya.

3. Ịkparịtaụka gbasara ihe ha

gụrụ

4. Ịkọwa okwu ọhụrụ batara n’ihe



ha gụrụ

IHE ỤMỤAKWỤKWO GA-EME:

1. Ịkọwaputa ihe ha maara gbasara

ile ọmụgwọ na ibi ugwu

NGWA NKỤZỊ

Akwụkwọ ọgụgụ, foto, eserese, tepụrekọda, redio, tiivii



IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME:

1. Ịkọwapụta ihe ha maara gbasara

iri ji ọhụrụ na ịwa ọjị

NGWA NKỤZI

Akwụkwọ ọgụgụ, eserese, oge/mkpurụ oji, ji, tepụrekọda, redio, tiivii



IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

1. Ịgụ akwụkwọ ejije a họpụtara

2. Ịkọwa okwu ọhụrụ bata n’ihe ha

gụrụ


3. Ịjụ na ịza ajụjụ

NGWA NKUZỊ

Akwụkwọ ejije a họpụtara



IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

1. Ige ntị

2. Ikwu ihe bụ nkebiahirị

3. Ịrụgosi nkebiahịrị n’ahịrịokwu



NGWA NKỤZI:

Akwụkwọ ọgụgụ, eserese, kaadị mgbubam



IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

1. Ige ntị

2. Idepụta nkebiahịrị dị n’ahịrịokwu

3. Imebe ahịrị okwu ndị nwere

Nkebiahịrị

4. Ịgosiputa nkebahịrị n’ahịrịokwu



NGWA NKỤZỊ:

Akwụkwọ ọgụgụ, kaadị mgbubam, chaatị, flanelgraf, dgz.



IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME

1. Ịgụ ejije a họpụtara

2. Ịkọwa okwu ọhụrụ

3. Ịkọwa ihe ha ma gbasara agwa

ndị batara n’ejije ha gụrụ.

4. Idepụta omenala ndị kara pụta

n’ejije

NGWA NKỤZI

Akwụkwọ ejije a họpụtara




Yüklə 1,25 Mb.

Dostları ilə paylaş:
1   2   3   4   5   6   7   8   9   ...   16




Verilənlər bazası müəlliflik hüququ ilə müdafiə olunur ©muhaz.org 2024
rəhbərliyinə müraciət

gir | qeydiyyatdan keç
    Ana səhifə


yükləyin