IZUỤKA
1.
2.
3
4.
5.
6.
7.
8.
9.
10.
11.
12.
13.
14.
|
ISIOKWU / NDỊNISIOKWU
A) ỊKỌWA KA AHỤ NA OBI MMADỤ DỊ (dịka ịnọ na mwute, n’ihe mgbu, n’ihe isiike, mgbe obi dị mmadụ ụtọ/njọ, dgz).
B) IJI AHỊRỊMFE KỌWAA KA AHỤ NA OBI DỊ MMADỤ
A) IME NJEM
i) Nkọwa ihe bụ ime njem na ụzọ dị iche iche e si eme njem dịka : njem ụgbọelu, ụgbọmmiri,ụgbọala,
ụgbọokporoigwe/ụgbọoloko.
ii) Ime mkparịtaụka gbasara ime njem
B. ỌNỤỌGỤGỤ
i. Ọmụmụ ọnụọgụgụ nke (onye nke mbụ, abụọ.dgz)
ii. Onụọgụgụ mpekele ( ½, 3/5)
iii. Ọnụ ọgụgụ ọgwa (5 ½, 9 ¾)
AGỤMAGỤ: AKỤKỌ NKENKE
a. Ọgụgụ akụkọ nkenke abụọ
ndị a họpụtara
b. Ntụle isiokwu na ndịnisiokwu
dị n’akụkọ nkenke
c. Ntụle agwa ndị pụtagasịrị
n’akụkọ a gụrụ
d. Ntụle ihe mụta dị n’akụkọ na
asụsụ nka odee
ỊJỤTA NA ỊGWA MMADỤ IHE
a.Ịjụta ihe gbasara mmadụ
b Ịjụta gbasara ihe na ebe dị
iche iche
c.Iji nkenke ahịrịokwu jụta he
gbasara mmadụ maọbụ ebe
ỌNỤỌGỤGỤ na-agarịrị
(100-1,500)
AGỤMAGỤ: AKỤKỌ NKENKE
a. Ọgụgụ akụkọ nkenke abụọ
ndị a họpụtara
b. Ntụle isiokwu na ndịnisiokwu dị n’akụkọ nkenke
c. Ntụle agwa ndị pụtagasịrị n’akụkọ a gụrụ
d. Ntụle ihe mmụta dị n’akụkọ
ITI IWU NA ỊRỊỌ IHE N’ỤZỌ DỊ MFE
a. Okwu ndị na-egosi iti iwu
b. Okwu ndị na-egosi arịrịọ
c. Iji ahịrịokwu mfe gosipụta iti
iwu na ịrịọ arịrịọ.
AGỤMAGỤ : AKỤKỌ NKENKE
i) Ọgụgụ akụkọ nkenke abụọ a
họpụtara
b) Ntụle aha odee, isiokwu,
ndịnisiokwu na ihe mmụta dị
n’akụkọ nkenke
c) Ntụle omenala, asụsụ nka na
agwa ndị pụtagasịrị n’akụkọ a
gụrụ
d) Nchịkọta akụkọ nkenke ndị a
gụrụ
A) AHỤIKE NDỊ NTORỌBỊA
i) Nkọwa ihe bụ ahụike na
ntorọbịa
ii). Ọrịa ụfọdụ na-emetụta ahụike
ha
iii) Ụzọ mgbochi ha.
B) NRI :
i) Nrị ndị Igbo Ụfọdụ
ii) Etụ e si akọpụta ha na etụ e
si eri ha
iii) Nrị a na-eri na mmemme dị
iche iche.
A) AKAỌRỤ
i) Ụdị akaọrụ dị iche iche (Dịka ọrụ ugbo, izụahịa, ịkụ azụ, dgz)
na ejirimara nke ọ bụla
B) INWETA AKỤNỤBA N’ỤZỌ ZIRI EZI
i) Nkọwa Ihe bụ akụnụba na
inweta ya n’ụzọ ziri ezi
ii) Inweta akụnụba n’ụzọ ezighi
ezi dịka: iji mmadụ atụ mgbere
ahịa, iji mmadụ gwọrọ ọgwụ
ego, ibu/ire ọgwụike
MMEMME OMENALA:
a. Iri ji
b. Ịlụ nwaanyị
c. Ihe ndị e ji eme mmemme na
uru ha
MMỤGHARỊ IHE A KỤZIRI
ULE
ULE NA MMECHI
|
IHE OMUME NA NGWA NKỤZI
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME:
1. Ikwu ka ahụ na obi dị ha
2. Ịji ahịrịmfe kọwaa ka obi dị ha
3. Ide ihe odide
4. Ikwunwo/imenwo ihe
NGWA NKỤZỊ
Olu onye nkụzi, ngwa nurụlere, Akwụkwọ ọgụgụ, chaatị, kaadị mgbubam,dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME:
1. Ịkpọsịta ụzọ ndị e si eme nje
2. Ime mkparịtaụka
3. Mmenwo/ikwunwo ihe
NGWA NKỤZI
Ụgbọ ọjii, akwụkwọ ọgụgụ, olu onye nkụzi, kaadị mgbubam, tepụredio.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME:
1. Ịgụ ọnụọgụgụ nke
2. Igosipụta ha n’ahịrịokwu
3. Idetụ ọnụọgụgụ
NGWA NKỤZỊ
Eserese/foto, kaadị mgbubam, tebul nnọchi, dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME:
1. Igụ akụkọ nkenke a họpụtara
2. Ịkowa ihe isiokwu na mmụta dị
n’akụkọ
3. Ịkọwa okwu ọhụrụ/asụsụ nka
odee
NGWA NKỤZỊ
Akụkọ nkenke a họpụtara
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
1. Ịjụrịta onwe ha ihe
2. Imebe ahirịmfe
3. Ịza na ide ihe odide
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, kaadị mgbubam, olu onye nkụzi, tebul nnọchi dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
1. Ige ntị
2. Ịgụ ọnuọgụgụ
3. Irụgosi ọnuọgụgụ
4. Idepụta ha
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ọgụgụ, kaadị mgbubam, ụgbọ ojii, mkpụrụokwe, dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
1. Igụ akụkọ nkenke
2. Ikwu isiokwu na ihe mmụta dị
n’akụkọ
3. Ịkọ ihe ha ma gbasara agwa
batara n’akụkọ
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ọgụgụ a họpụtara
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
1. Idepụta okwuntimiwu
2. ikwupụta okwu e ji arịọ ihe
3. Iji ha mebe ahịrịmfe
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ọgụgụ
Eserese/foto, kaadị mgbubam, dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
1. Igụ akụkọ nkenke
2. Ikwu aha odee, isiokwu na ihe
mmụta dị n’akụkọ
3. Ikọwa okwu ọhụrụ
4. Ịkọwa , omenala na agwa ndị ha gụtara n’akụkọ
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ akụkọ nkenke a họpụtara
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
1. Ịkọwa ahụike na ntorọbịa
2. Ikwu ọrịa ụfọdụ na-emetụta
ahụike ha
3. Ikwu ụzọ mgbochi ha
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ọgụgụ
Eseresefoto, ụmụaka n’onwe ha, kaadị mgbubam,dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
1. Ịkpọsịta nri ndị Igbo
2. Ikwu ka e si akọpụta ha
3. Idepụta nri ndị a na-eri na
mmemme dị iche iche
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii,
Eserese, nri Igbo dị iche iche,dgz.
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
1. Ịkpọsịta akaọrụ ndị ha maara
2. Ịkwu ejirimara nke ọ bụla
3. Inye nkọwa akụnụba
4. Ikwu ụzọ ezighi ezi e si akpata
akụnụba
NGWA NKỤZI
Akwụkwọ ọgụgụ, ụgbọ ojii, foto/eserese, tepụ rekọda, dgz
IHE ỤMỤAKWỤKWỌ GA-EME
1. Ịkọwa omenala ndị a
2. Ikwu ihe ndị e ji eme omenala
ndị a
3. Ikwu uru dị n’ime omenala ndị a.
|